audio audioduration (s) 0.79 11.7 | text stringlengths 4 107 | english stringlengths 3 119 |
|---|---|---|
Ọ na-ata ahụhụ ebe ahụ. | He is suffering there. | |
Ahụhụ akpụọla ya isi. | Suffering shaved his head (figurative) | |
Onye tara gị ụdị ahụhụ a? | Who punished you like this? | |
Agaghị m eji akpa ahụ je mmemme ahụ. | I will not go to that event with this bag. | |
Akpa a na-anyị arọ. | This bag is heavy. | |
Akpa m juru eju. | My bag is full. | |
Akpa m na-efu efu. | My bag is missing. | |
Akwa ya nwere akpa ebe niile. | His dress has pockets everywhere. | |
Onye nwe akpa a? | Who has this bag? | |
Akọ na uche dị mma n'ụwa a. | Wisdom and understanding is good in this world | |
Ọbụghị mmadụ niile nwere akọ. | It's not everyone that has wisdom. | |
Naanị onye nwere akọ ga-aghọta ajụjụ a. | Only a discerning person will understand this question. | |
Onye enweghị akọ ihe ọjọọ mere ya. | Whoever lacks wisdom is finished. | |
Okwu ahụ Chike kwu gosiri na o nweghị akọ. | That word Chike said showed that he does not have sense. | |
Mụ na onye enweghị akọ agaghị abụ enyi. | I cannot befriend someone without sense. | |
Onye m hụrụ bụ agadị. | The person I saw was an old person. | |
Ọ bụ agadị na-enye ya nsogbu. | She is suffering from old age. | |
Nna ya emeela agadị. | His father is old. | |
Ahụrụ m agadi nwaanyị bu nkata. | I saw an old woman carrying a basket. | |
Okonkwo bụzi agadi ugbua. | Okonkwo is now an old person. | |
Agadi a na-eme ka nwata. | This old person behaves like a child. | |
Akpatiozu na-adazikwa ọnụ ugbua. | Coffins are actually expensive now. | |
Ndị Alakụba anaghị eji akpatiozu eli mmadụ. | Muslims do not bury the dead with a coffin. | |
Ọ bụ ịzụ ahịa akpatịozu ka o ji baa ogaranya. | He became wealthy from trading on coffins. | |
Efere ndị a mara mma. | These plates are beautiful. | |
Efere ahụ akụwaala. | That plate is broken. | |
Agaghị m eji efere ahụ kee nri. | I will not dish out food with that plate. | |
Aga m azụta efere ọzọ. | I will buy another plate. | |
Awụpukwala mmiri dị n'efere a. | Don't pour away the water in this place. | |
Efere gị adịghị ọcha. | Your plate is dirty. | |
Onye ji efere m? | Who is with my plate? | |
Weta efere ọzọ. | Bring another plate. | |
Efere agwụla ebe ahụ. | Plates have finished there. | |
I dere aha n'efere gị? | Did you write name on your plate? | |
Ọbịageli bi n’Aba. | Ọbịageli lives in Aba. | |
Nna m rụrụ ụlọ n'Aba. | My father built house in Aba. | |
Ahụbeghị m onye ji otu akụ gbagbuo nnụnụ abụọ. | I have not seen one who used one arrow to kill two birds. | |
Akụ ya pịrị ọnụ. | His arrow is pointed | |
Ha ji akụ ha gbagbuo ọtụtụ mmadụ. | They killed so many people with their arrows. | |
Akụ ya enwetaghị nnụnụ ahụ. | His arrow did not get the bird. | |
Nye m akụ. | Give me my arrow. | |
Gịnị mere ebe niile ji agba aghara? | Why is everywhere chaotic? | |
Adamma na-akpa aghara n'etiti ndi ọyị ya. | Adamma is causing chaos in the midst of her friends | |
E nweghị ndidi butere aghara a | Impatience caused this chaos | |
Kedu ihe butere aghara n'ime ahịa? | What caused chaos in the market? | |
That meeting ended in choas. | Nzụkọ ahu jiri aghara mechie. | |
E merụrụ ya ahụ mgbe aghara ahụ bidoro. | He was wounded when the chaos started. | |
That meeting ended in choas. | Nzukọ ahụ jiri aghara mechie. | |
E nweghị ndidi butere aghara a | Impatience caused this chaos | |
Onye butere aghara a? | Who caused this chaos? | |
Kedụ ihe butere aghara n'ime ahịa? | What caused chaos in the market? | |
Adamma na-akpa aghara n'etiti ndi ọyị ya. | Adamma is causing chaos in the midst of her friends | |
Achọghị m aghara ọbụla ebe a. | I do not want any chaos here. | |
Gịnị mere ebe niile ji agba aghara? | Why is everywhere chaotic? | |
Gịnị mere i ji akwa akwa? | Why are you crying? | |
Ịkwa akwa agaghị egbochi m ịpịa gị ụtarị. | Crying will not stop me from flogging you. | |
Ha ga-akwa akwa maka ajọọ omume ya. | They will cry because of his evil deeds. | |
Ịkwa akwa ga-adị n'abalị ma ọchị ga-adị n'ụtụtụ. | Cry will be at night but laughter comes in the morning. | |
Ọ na-akwa akwa maka ọnwụ di ya. | She is crying because of her husband's death. | |
Ụmụnwoke rubere ahụọnụ na-eyi nwata ahụ egwu. | Men who grow beards scare that baby. | |
A chọrọ m ịkpụ ahụọnụ m. | I want to shave my beard. | |
Nwoke ahụ enweghị ahụọnụ. | That man does not have beard. | |
Mmanụ tere m n'ahụọnụ. | Oil touched my beard. | |
Ị na-ebu ibu. | You are getting big. | |
Ọ chọrọ ibu ibu. | She wants to be fat. | |
Nwanne ya bụ nke ahụ buru ibu. | His sibling is the one that is fat. | |
Ibu ibu dị n'ọbara ndị be ha. | Gaining weight is in the blood of their people. | |
Achọghị m ka nwunye m buo ibu. | I don't want my wife to be fat. | |
Nwata a na-ebu ibu. | This child is getting fat. | |
Naanị ndị buru ibu nọ na nzụkọ a. | Only the big ones are in this meeting | |
Akwụkwọ ahụ adọkaala. | That book is torn. | |
Akwụkwọ m na-efu efu. | My book is missing. | |
Kụtara m obere akwụkwọ ma ị na-abịa. | Pluck some leaves, for me, while coming. | |
Akwụkwọ nri na-adị mma n'ahụ | Vegetable is good for the body | |
Aga m azụ akwụkwọ ọzọ. | I will buy another book. | |
Agụrụ m akwụkwọ ahụ ọsịịsọ. | I read that book quickly. | |
Onye nwe akwụkwọ a? | Who has this book? | |
A na-ere akwa n'ụlaahịa a. | Clothes are sold in this shop. | |
E jidere ndị ohi abụọ n'ụlaahịa a taata. | Two thieves were caught in this stall today. | |
Ụlaahịa ahụ gbara ọkụ ọzọ. | That market has got burnt down again. | |
Ndị uweojii ga-akwụsị ịna akaazụ. | Police officers will stop collection of bribe. | |
Ọ naghị adị mma ịna akaazụ | It is not good to collect a bribe | |
Akaazụ karịrị n'obodo anyị. | Bride is too much in our country. | |
A chụrụ ya n'ọrụ maka ọ nara akaazụ. | He was sacked from work because he collected bribe. | |
Ọ chọrọ iri akaazụ. | He wants to take a bribe. | |
Aha ya ugbua a bụ akaazụ. | His name is bribery now. | |
Akaazụ ajọka. | Bribery is bad. | |
Afọ a bidoro nke ọma. | This year started well. | |
A ga-enwe ụkọ nri na afọ ọzọ | There will be scarcity of food next year | |
Anyị abanyela n'afọ ọhụrụ. | We are now in the new year. | |
Anyị abanyela n'afọ ọhụrụ. | We are now in the new year. | |
Afọ a bidoro nke ọma. | This year started well. | |
A ga-enwe ụkọ nri na afọ ọzọ | There will be scarcity of food next year | |
Nke a bụ afọ nke mbụ ọ bịara. | This is the first year he came. | |
Kedụ n'afọ a mụrụ gị? | What year were you born? | |
Afọ a ga-ewetara anyị ihe ọma. | This year will bring good things for us. | |
Ọ bụ n'afọ ahụ ka o nwetara ọrụ bekee. | It was in that year that he got white collar job. | |
Afọ a amaka. | This year has been amazing. | |
Ọnwa iri abụọ na-emezu otu afọ. | Twelve months completes one year. | |
Nwa m dị afọ anọ. | My child is four years old. |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.